Ka izu asatọ na agba iri asaa na atọ gafechara, ihe nkiri "Game of Thrones" kopụrụ mbaụwa abịala na ngwụcha. Mana ngwụcha ihe nkiri a atọghị ụfọdụ ọchị maọlị dịka ha si depụta n'elu soshal midia. Ndị ...